1. Ndi Kọrint 11:2 IGBOB

2 Ma anamaja unu na unu nēchetam n'ihe nile, jisi kwa ozizí ahu enyere n'aka-unu idebe ike, dika m'nyere ha n'aka-unu idebe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 11

Echiche 1. Ndi Kọrint 11:2 na onodu