1. Ndi Kọrint 11:22 IGBOB

22 Ọ̀ gābu na unu enweghi nọ̄ ulo iri ihe na iṅu ihe-ọṅuṅu nime ha? ma-ọbu ùnu nēlelì nzukọ Chineke, me kwa ndi nēnweghi ihe ka ihere me ha? Ọ̀ bu gini ka m'gāsi unu? #m'gēto unu? Etoghi m unu na nka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 11

Echiche 1. Ndi Kọrint 11:22 na onodu