25 Mb͕e ha risiri nri-anyasi, Ọ nara kwa iko otú ahu, si, Iko a bu ọb͕ub͕a-ndu ọhu nime ọbaram: nēmenu nka, mb͕e ọ bula unu gāṅu ya, ka unu we nēchetam.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 11
Echiche 1. Ndi Kọrint 11:25 na onodu