29 N'ihi na onye nēri nāṅu kwa, ọ nēri nāṅu kwa ikpé nye onwe-ya, ma ọ buru na ọ tuleghi aru ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 11
Echiche 1. Ndi Kọrint 11:29 na onodu