1. Ndi Kọrint 12:13 IGBOB

13 N'ihi na nime otù Mọ Nsọ ka emere ayi onwe-ayi nile baptism ibà n'otù aru, ma ayi bu ndi-Ju ma-ọbu ndi-Grik, ma ayi bu ndi-orù ma-ọbu ndi nwere onwe-ha; eme-kwa-ra ka ayi nile ṅua nime otù Mọ Nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 12

Echiche 1. Ndi Kọrint 12:13 na onodu