1. Ndi Kọrint 12:15 IGBOB

15 Ọ buru na ukwu gāsi, N'ihi na abughi m aka, abughi m nke aru; ọ bughi ihe nābughi nke aru n'ihi nka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 12

Echiche 1. Ndi Kọrint 12:15 na onodu