29 Ọ̀ gābu na ha nile bu ndi-ozi? ọ̀ gābu na ha nile bu ndi-amuma? ọ̀ gābu na ha nile bu ndi-ozizí? ọ̀ gābu na ha nile bu ndi nālu ọlu di ike?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 12
Echiche 1. Ndi Kọrint 12:29 na onodu