1. Ndi Kọrint 13:2 IGBOB

2 Asi kwa na enwerem onyinye ibu-amuma, mata kwa ihe-omimi nile na ihe-ọmuma nile; asi kwa na enwerem okwukwe nile, nke mere m'gēnwe ike ibubiga ugwu, ma enweghi m ihu-n'anya, abughm ihe ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 13

Echiche 1. Ndi Kọrint 13:2 na onodu