1. Ndi Kọrint 13:4 IGBOB

4 Ihu-n'anya nwere ogologo-ntachi-obi, o nwe-kwa-ra obi-ọma; ihu-n'anya adighi-ekwo ekworo; ihu-n'anya adighi-anya isi, ọ dighi-afuli onwe-ya elu,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 13

Echiche 1. Ndi Kọrint 13:4 na onodu