1. Ndi Kọrint 13:8 IGBOB

8 Ihu-n'anya adighi-ada mb͕e ọ bula: ma ọ buru na ibu-amuma di, agēme ka ha ghara idi irè; ọ buru kwa na asusu di iche iche di, ha gāgwu; ọ buru kwa na ihe-ọmuma di, agēme ka ọ ghara idi irè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 13

Echiche 1. Ndi Kọrint 13:8 na onodu