1. Ndi Kọrint 14:28 IGBOB

28 ma asi na ọ dighi onye nāsughari asusu nọ n'etiti unu, ya kpuchie ọnu-ya nime nzukọ Kraist; ya gwa onwe-ya na Chineke okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 14

Echiche 1. Ndi Kọrint 14:28 na onodu