1. Ndi Kọrint 15:15 IGBOB

15 Ọzọ kwa, anāhu na ayi bu ndi-àmà ugha nke Chineke; n'ihi na ayi b͕ara àmà megide Chineke na O mere ka Kraist ahu si n'ọnwu bilie; bú Onye Ọ nēmeghi ka O si n'ọnwu bilie, ma ọ buru na ọ bu ezie na emeghi ka ndi nwuru anwu si n'ọnwu bilie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 15

Echiche 1. Ndi Kọrint 15:15 na onodu