1. Ndi Kọrint 15:29 IGBOB

29 N'ihi na asi na ọ dighi otú a, gini ka ha gēme, bú ndi anēme baptism n'ọnọdu ndi nwuru anwu? Ọ buru na emeghi ka ndi nwuru anwu si n'ọnwu bilie ma-ọli, ọ̀ bu kwa gini mere anēme ha baptism n'ọnọdu ha?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 15

Echiche 1. Ndi Kọrint 15:29 na onodu