1. Ndi Kọrint 15:32 IGBOB

32 Ọ buru na abumri onye nālu ọ̀gù megide anu-ọhia n'Efesọs dika madu si eme, ùrù gini baram? Ọ buru na emeghi ka ndi nwuru anwu si n'ọnwu bilie, ka ayi rie ṅu kwa, n'ihi na echi ka ayi gānwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 15

Echiche 1. Ndi Kọrint 15:32 na onodu