37 ihe i nāgha kwa, ọ bughi aru gāputa ka i nāgha, kama ọ bu nkpuru efu, ma eleghi anya ọ gābu ọka, ma-ọbu nkpuru ọ bula nime nkpuru fọduru;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 15
Echiche 1. Ndi Kọrint 15:37 na onodu