1. Ndi Kọrint 15:49 IGBOB

49 Dika ayi yiri kwa onyinyo nke onye ahu eji ájá kpu, ayi gēyiri kwa onyinyo nke Onye elu-igwe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 15

Echiche 1. Ndi Kọrint 15:49 na onodu