6 emesia O mere ka ndi kari nnù madu na ọgu ise n'etiti umu-nna-ayi hu Ya anya n'otù mb͕e, ndi ka n'ọnu-ọgugu n'etiti ndi ahu nānọgide rue ub͕u a, ma ufọdu adawo n'ura ọnwu;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 15
Echiche 1. Ndi Kọrint 15:6 na onodu