1. Ndi Kọrint 16:12 IGBOB

12 Ma okwu bayere Apọlos nwa-nna-ayi, ariọrọm ya ọtutu aririọ ka o so umu-nna-ayi biakute unu: ma ihe ọ chọrọ abughi ka ọ bia ub͕u a ma-ọli; ma ọ gābia mb͕e ọ bula o nwere oghere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 16

Echiche 1. Ndi Kọrint 16:12 na onodu