1. Ndi Kọrint 3:1 IGBOB

1 Mu onwem kwa, umu-nnam, apughi m igwa unu okwu dika ndi Mọ Nsọ nāchi, kama dika ndi bu nání anu-aru, dika umu ọhu nime Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 3

Echiche 1. Ndi Kọrint 3:1 na onodu