15 Ọ buru na agērechapu ọlu onye ọ bula n'ọku, ọ gēyi iyì: ma agāzọputa ya onwe-ya; ma ọ bu dika onye azọputara n'ọku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 3
Echiche 1. Ndi Kọrint 3:15 na onodu