1. Ndi Kọrint 5:10 IGBOB

10 ọ bughi ndi nke uwa nka ndi nākwa iko ma-ọli, ma-ọbu ndi-anya-uku-ya na ndi nāpunara madu ihe, ma-ọbu ndi nēkpere arusi: ebe ọ gādi unu nkpà isi n'uwa pua ma asi na unu eme otú a:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 5

Echiche 1. Ndi Kọrint 5:10 na onodu