1. Ndi Kọrint 7:35 IGBOB

35 Ma nka ka m'nēkwu ka ọ bara unu onwe-unu urù; ọ bughi ka m'fekwasi ihe-ntuhi n'aru-unu, kama ka eme ihe kwesiri, ya na ka unu we nọdu n'iru Onye-nwe-ayi ghara inwe uche-nb͕asasi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 7

Echiche 1. Ndi Kọrint 7:35 na onodu