1. Ndi Kọrint 7:5 IGBOB

5 Unu emeb͕ula onwe-unu, ma-ọbughi ma eleghi anya unu gēsite n'inwe otù olu me ya na nwa oge, ka unu we nwe oghere ikpe ekpere, we nọkọ kwa ọzọ, ka Setan we ghara inwa unu n'ihi na unu apughi ijide onwe-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 7

Echiche 1. Ndi Kọrint 7:5 na onodu