1. Ndi Kọrint 8:1 IGBOB

1 Ma okwu bayere ihe achuru n'àjà nye arusi: Ayi matara na ayi nile nwere ọmuma-ihe. Ọmuma-ihe nāfuli elu, ma ihu-n'anya nēwuli elu dika ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 8

Echiche 1. Ndi Kọrint 8:1 na onodu