1. Ndi Kọrint 8:8 IGBOB

8 Ma ihe-oriri agaghi-eche ayi n'iru Chineke: ma asi na ayi erighi, ọ dighi ihe fọduru ayi inwe; ma asi kwa na ayi nēri, ayi ababigaghi ókè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 8

Echiche 1. Ndi Kọrint 8:8 na onodu