1. Ndi Kọrint 9:10 IGBOB

10 ma-ọbu Ò nēkwu ya n'ihi ayi onwe-ayi? E, n'ihi ayi ka edere ya n'akwukwọ nsọ: n'ihi na onye nālu ọlu ubi kwesiri ilu ọlu ubi n'olile-anya, onye nāzọcha ọka kwesiri kwa izọcha n'olile-anya na ọ gēketa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 9

Echiche 1. Ndi Kọrint 9:10 na onodu