1. Ndi Kọrint 9:15 IGBOB

15 Ma mu onwem, ejighm ihe ọ bula n'ihe ndia nara ihe: edeghi m kwa ihe ndia n'akwukwọ ka ewe me otú a n'ebe m'nọ: n'ihi na ọ kam nma ka m'nwua, kari ka onye ọ bula me ka ihe-inya-isim buru ihe-efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 9

Echiche 1. Ndi Kọrint 9:15 na onodu