1. Ndi Kọrint 9:18 IGBOB

18 Gini kwa bu ugwọ-ọlum? Mb͕e m'nēzisa ozi ọma, ka m'we me ka ozi ọma ahu buru ihe ego nādighi nime ya, ka m'ghara ijizu ike nkem inara ihe n'ozi ọma ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 9

Echiche 1. Ndi Kọrint 9:18 na onodu