1. Ndi Kọrint 9:7 IGBOB

7 Òle onye-agha nēwere ego-ọlu nke aka ya lua ọlu onye-agha mb͕e ọ bula? ònye nāku ubi-vine, nādighi-eri kwa nkpuru-ya? ma-ọbu ònye nāzù ìgwè aturu, nādighi-eri kwa ihe putara na miri-ara ìgwè aturu ahu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 9

Echiche 1. Ndi Kọrint 9:7 na onodu