10 mb͕e ọ bula Ọ gabia ka ewe nye Ya otuto nime ndi nsọ Ya, ka ibobo-Ya we nwu kwa ihe nile n'aru nime ndi kwereri ekwe (n'ihi na ekwere àmà ayi b͕ara unu) n'ubọchi ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 1
Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 1:10 na onodu