11 Ọ bu kwa nka ka ayi ji nēkpe kwa ekpere bayere unu mb͕e nile, ka Chineke-ayi we gua unu na ndi kwesiri ọkpukpọ akpọrọ unu, ka O were kwa ike mezu ihe nile ọ bula nke diri idi-nma ezi nma na ọlu nile ọ bula nke okwukwe;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 1
Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 1:11 na onodu