Ndi-Hibru 1:6 IGBOB

6 Ma ọzọ kwa, mb͕e ọ bula Ọ gākpọbatawori Ọkpara ahu n'elu-uwa ebe madu bi, Ọ si, Ka ndi-mọ-ozi nile nke Chineke kpọ kwa isi ala nye Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 1

Echiche Ndi-Hibru 1:6 na onodu