7 Ọ nēkwu kwa ihe bayere ndi-mọ-ozi, si,Onye nēme ndi-mọ-ozi-Ya ka ha buru ifufe,Nēme kwa ndi nējere Ya ozi ka ha buru ọku nēnwu enwu:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 1
Echiche Ndi-Hibru 1:7 na onodu