Ndi-Hibru 2:10 IGBOB

10 N'ihi na o kwesiri Ya, bú Onye ihe nile di n'ihi Ya, Onye ihe nile site-kwa-ra n'aka-Ya di, ebe O kubatarari ọtutu umu-ndikom n'ebube, ka O site n'ahuhu me ka Onye nēdubà ha na nzọputa-ha zue okè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 2

Echiche Ndi-Hibru 2:10 na onodu