11 N'ihi na ma Onye nēdo ha nsọ ma ndi anēdo nsọ, ha nile sitere n'otù Nna: ọ bu kwa n'ihi ihe a ka ihere ikpọ ha umu-nna-Ya adighi-eme Ya,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 2
Echiche Ndi-Hibru 2:11 na onodu