Ndi-Hibru 4:1 IGBOB

1 Ya mere ka ayi tua egwui ma, ebe nkwa ibà n'izu-ike-Ya fọduru, ọ di onye ọ bula n'etiti unu ọ gādi ka o rughi ya ma eleghi anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 4

Echiche Ndi-Hibru 4:1 na onodu