Ndi-Hibru 4:2 IGBOB

2 N'ihi na eziwo kwa ayi ozi ọma, ọbuná dika ezi-kwa-ra ha: ma okwu nke ha nuru abaraghi ha urù, n'ihi na ejighi okwukwe tunyere ha na ndi nuru n'ezie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 4

Echiche Ndi-Hibru 4:2 na onodu