Ndi-Hibru 7:2 IGBOB

2 onye Abraham kè-kwa-ra otù uzọ n'uzọ iri n'ihe nile nye, (ebe ọ bu mbu, ma asugharia aha-ya, Eze nke ezi omume, buru kwa ma emesia Eze nke Selem, nke bu, Eze nke udo;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 7

Echiche Ndi-Hibru 7:2 na onodu