3 enweghi nna, enweghi nne, enweghi akukọ osuso-ọmumu, enweghi nmalite ubọchi ma-ọbu ọgwugwu ndu, ma emewo ya ka o yie Ọkpara Chineke), ọ nānọgide onye-nchu-àjà mb͕e nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 7
Echiche Ndi-Hibru 7:3 na onodu