Ndi-Hibru 7:21 IGBOB

21 (n'ihi na ọ bu ezie na emewo ha ka ha buru ndi-nchu-àjà nāṅughi iyi; ma emewo Ya onye-ya n'iṅu iyi site n'aka Onye ahu Nke nēkwu okwu bayere Ya, si,Onye-nwe-ayi ṅuru iyi, Ọ gaghi-echèghari kwa uche-Ya,Gi onwe-gi bu onye-nchu-àjà rue mb͕e ebighi-ebi);

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 7

Echiche Ndi-Hibru 7:21 na onodu