Ndi-Hibru 7:5 IGBOB

5 Ọ bu kwa ezie na ndi ahu ndi si n'etiti umu Livai puta ndi nānara ọlu onye-nchu-àjà nwere ihe enyere n'iwu inara ndi Israel otù uzọ n'uzọ iri dika iwu-ha si di, nke ahu bu, inara umu-nne-ha, ọ bu ezie na ha esiwo n'afọ Abraham puta:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 7

Echiche Ndi-Hibru 7:5 na onodu