Ndi-Hibru 9:7 IGBOB

7 ma nání onye-isi-nchu-àjà nābà n'ulo-ikwū nke-abua, nání otù mb͕e n'arọ, nāb͕aghi aka ọbara, nke ọ nēche n'iru Chineke n'ihi onwe-ya, na n'ihi amaghi-ama nile nke ndi Israel:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 9

Echiche Ndi-Hibru 9:7 na onodu