Ndi-Hibru 9:8 IGBOB

8 n'ihi na Mọ Nsọ nēgosi nka, na akēmeghi ka uzọ ibà n'ebe nsọ ahu puta ìhè, mb͕e ulo-ikwū mbu ahu nēguzogide ub͕u a:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 9

Echiche Ndi-Hibru 9:8 na onodu