Ndi Rom 13:8 IGBOB

8 Unu ejila onye ọ bula ugwọ ọ bula, ma-ọbughi ihurita onwe-unu n'anya: n'ihi na onye nāhu madu-ibe-ya n'anya edebezuwo iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 13

Echiche Ndi Rom 13:8 na onodu