12 Ọzọ kwa, Aisaia si,Nkpọrọgwu ahu nke Jesi gādi,Na onye ahu Nke nēbili ibu onye-isi mba nile;Onye ahu ka ndi mba ọzọ gēle anya Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 15
Echiche Ndi Rom 15:12 na onodu