Ndi Rom 15:13 IGBOB

13 Ma Chineke nke olile-anya ahu mejue unu n'ọṅù nile na udo nile n'ikwe-ekwe, ka unu we nwebiga olile-anya ahu ókè, n'ike Mọ Nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 15

Echiche Ndi Rom 15:13 na onodu