14 Ma emewom ka m'kweye, umu-nnam, ọbuná mu onwem, ihe bayere unu, na unu onwe-unu juputara n'idi-nma, na emejuwo kwa unu n'ihe-ọmuma nile, na unu pu-kwa-ra idurita onwe-unu ọdú.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 15
Echiche Ndi Rom 15:14 na onodu