7 Kelenu Andrọnaikọs na Junias, ndi-ikwum, ndi adọkọ-kwa-ra mu na ha n'agha, madu ndi amara aha-ha n'etiti ndi-ozi, ndi bu-kwa-ram uzọ bia nọ nime Kraist.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 16
Echiche Ndi Rom 16:7 na onodu