Nkpughe 1:20 IGBOB

20 ihe-omimi nke kpakpando asa ahu nke i huru n'aka-nrim, na ihe-idọba-oriọna asa ahu nke eji ọla-edo me. Kpakpando asa ahu bu ndi-mọ-ozi nke nzukọ Kraist asa ahu: ihe-idọba-oriọna asa ahu bu kwa nzukọ Kraist asa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 1

Echiche Nkpughe 1:20 na onodu