7 Le, Ọ nābia, Ya na igwe-oji; anya nile ọ bula gāhuzu kwa Ya, ndi ahu gāhu kwa Ya, bú ndi mara Ya ube; ebo nile nke uwa gēti-kwa-ra ya aka n'obi. E, Amen.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 1
Echiche Nkpughe 1:7 na onodu